Posts

Showing posts with the label Awele

Flavour Ft. Umu Obiligbo — Awele [New Lyrics]

Okwa mu na chim so aga Onyinye chukwu nyelemu kamu ji bia Chiomma mme Okwa mu na gi so aga Ewume Ewume Ogono ndu kam ziga, Okwa ya ka-anghi na anyo Mayor Mayor Mayorkun, Wisdom And Understanding Okwa ya ka-anghi na ayo Ogbajuo Dolu Obu onye kam mu ga-akponu ooo Akwa alili kam mu nebe nebe, Ije Uwa muoooo Okwa mu na chimu so aga Ije awele okwa ya ka anyi na ayo Anyi Jebe Jebe Ahaaa Anyi Naba Naba Ije Awaele Ofu Obi Ka-anyi ji eje Mewu Mewu Oka Uwa si adi oo, Imalu ife echi ga bu amali selele eghie olue ka o si elu Imakwana anyi na aku egwu, Umu Obiligbo na Flavour, Ijele nwa mama Ina anu ka egwu nara Ehie Ehieeee, Ehie Ehieeee. Ehie Ehieeee, Ehie Ehieeee. Amara welele ka anyi netio Ehie Ehieee , Email Us : jomotvonline@gmail.com Promote Your Music, Video, Comedy Skit Here On JomoTv.com whatsapp:- +2348109403485 or call: +2347016093180  Leave A Comment Below: